2 Ihe E Mere 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+ Ezikiel 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+
12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+
19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+