2 Ihe E Mere 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+ Jeremaya 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-enye ha obi ha ga-eji mara m,+ na mụ onwe m bụ Jehova; ha ga-abụ ndị m,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha, n’ihi na ha ga-eji obi ha dum lọghachikwute m.+ Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+
12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+
7 M ga-enye ha obi ha ga-eji mara m,+ na mụ onwe m bụ Jehova; ha ga-abụ ndị m,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha, n’ihi na ha ga-eji obi ha dum lọghachikwute m.+
39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+