1 Ndị Eze 8:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 ha ewee nọrọ n’ala ndị iro ha, bụ́ ndị dọọrọ ha n’agha, jiri obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum lọghachikwute gị, ha ewee chee ihu n’ala ha bụ́ nke i nyere ndị nna nna ha, bụ́ obodo ị họọrọ nakwa n’ụlọ a m wuuru aha gị, kpekuo gị ekpere;+ Jeremaya 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Unu ga-achọ m wee chọta m,+ n’ihi na unu ga-eji obi unu dum chọọ m.+
48 ha ewee nọrọ n’ala ndị iro ha, bụ́ ndị dọọrọ ha n’agha, jiri obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum lọghachikwute gị, ha ewee chee ihu n’ala ha bụ́ nke i nyere ndị nna nna ha, bụ́ obodo ị họọrọ nakwa n’ụlọ a m wuuru aha gị, kpekuo gị ekpere;+