Abụ Ọma 92:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a kụrụ n’ụlọ Jehova,+N’ogige ụlọ Chineke anyị,+ ga na-ama pokopoko. Aịzaya 37:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị lanahụrụ n’ụlọ Juda, bụ́ ndị fọdụrụnụ,+ ga-agbanye mgbọrọgwụ n’ala ma mịa mkpụrụ n’elu.+ Aịzaya 60:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+ Jeremaya 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga na-enye ekele, a ga na-anụ olu ndị na-achị ọchị n’etiti ha.+ M ga-eme ka ha mụbaa, ha agaghịkwa adị ole na ole;+ m ga-eme ka ha dị ọtụtụ, ha agaghịkwa adị ntakịrị.+ Hosia 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-adị ka igirigi nye Izrel.+ Ọ ga-awa okooko dị ka lili, gbaakwa mgbọrọgwụ dị ka osisi Lebanọn.
22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+
19 Ha ga na-enye ekele, a ga na-anụ olu ndị na-achị ọchị n’etiti ha.+ M ga-eme ka ha mụbaa, ha agaghịkwa adị ole na ole;+ m ga-eme ka ha dị ọtụtụ, ha agaghịkwa adị ntakịrị.+