Aịzaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+ Habakọk 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọhụụ a bụ maka oge a kara aka,+ o jikwa ọsọ na-eru ọgwụgwụ ya, ọ gaghị agha ụgha. Ọ bụrụgodị na o gbuo oge, na-atụ anya ya; n’ihi na ọ ga-emezurịrị.+ Ọ gaghị anọ ọdụ.
19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+
3 N’ihi na ọhụụ a bụ maka oge a kara aka,+ o jikwa ọsọ na-eru ọgwụgwụ ya, ọ gaghị agha ụgha. Ọ bụrụgodị na o gbuo oge, na-atụ anya ya; n’ihi na ọ ga-emezurịrị.+ Ọ gaghị anọ ọdụ.