Daniel 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Lee, m na-eme ka ị mara ihe gaje ime mgbe amamikpe ahụ na-akwụsị, n’ihi na ọ bụ maka oge ikpeazụ a kara aka.+ Daniel 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Abịawokwa m ime ka ị ghọta ihe ga-adakwasị ndị gị+ n’oge ikpeazụ,+ n’ihi na ọhụụ+ a bụ maka ọdịnihu.”+ Ọrụ Ndịozi 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Lee, m na-eme ka ị mara ihe gaje ime mgbe amamikpe ahụ na-akwụsị, n’ihi na ọ bụ maka oge ikpeazụ a kara aka.+
14 Abịawokwa m ime ka ị ghọta ihe ga-adakwasị ndị gị+ n’oge ikpeazụ,+ n’ihi na ọhụụ+ a bụ maka ọdịnihu.”+
26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+