Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+

  • Diuterọnọmi 2:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 ị ga-erukwa nso n’ebe chere ihu n’ala ụmụ Amọn. Esogbula ha, alụsokwala ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye gị nke ọ bụla n’ime ala ụmụ Amọn ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+

  • Diuterọnọmi 32:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+

      Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+

      O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+

      Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+

  • Aịzaya 34:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ bụ Ya feere ha nza, ọ bụkwa aka ya ji eriri e ji atụ̀ ihe+ keere ha ebe ahụ. Ha ga-ebichi ya ruo mgbe ebighị ebi; ha ga-ebi na ya site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya