Diuterọnọmi 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe unu ga-erute n’ebe ndị Amọn bi, unu alụsola ha ọgụ, unu akpasukwala ha iwe n’ihi na agaghị m enye unu ala ọ bụla n’ala ndị Amọn ka ọ bụrụ nke unu, n’ihi na enyela m ya ụmụ Lọt ka ọ bụrụ nke ha.+
19 Mgbe unu ga-erute n’ebe ndị Amọn bi, unu alụsola ha ọgụ, unu akpasukwala ha iwe n’ihi na agaghị m enye unu ala ọ bụla n’ala ndị Amọn ka ọ bụrụ nke unu, n’ihi na enyela m ya ụmụ Lọt ka ọ bụrụ nke ha.+