Diuterọnọmi 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ị ga-erukwa nso n’ebe chere ihu n’ala ụmụ Amọn. Esogbula ha, alụsokwala ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye gị nke ọ bụla n’ime ala ụmụ Amọn ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+
19 ị ga-erukwa nso n’ebe chere ihu n’ala ụmụ Amọn. Esogbula ha, alụsokwala ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye gị nke ọ bụla n’ime ala ụmụ Amọn ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+