9 Jehova wee sị m, ‘Esogbula Moab, ebusokwala ha agha, n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt+ ka m nyere Aa+ ka ọ bụrụ ihe nketa ha.
10 Ugbu a, lee, ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị si n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu,+ bụ́ ndị ị na-ekweghị ka Izrel wakpo mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụta, kama ha hapụrụ ha wee ghara ikpochapụ ha,+
26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+