19 ị ga-erukwa nso n’ebe chere ihu n’ala ụmụ Amọn. Esogbula ha, alụsokwala ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye gị nke ọ bụla n’ime ala ụmụ Amọn ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+
37 Ọ bụ naanị na i jerughị ala ụmụ Amọn+ nso, bụ́ akụkụ dum nke iyi ndagwurugwu Jabọk,+ i jerughịkwa obodo ndị dị n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nso, ma ọ bụkwanụ ebe ọ bụla nke Jehova bụ́ Chineke anyị nyere iwu banyere ya.
10 Ugbu a, lee, ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị si n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu,+ bụ́ ndị ị na-ekweghị ka Izrel wakpo mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụta, kama ha hapụrụ ha wee ghara ikpochapụ ha,+