Diuterọnọmi 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M nyekwara ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad ala malite na Gilied+ ruo n’iyi ndagwurugwu Anọn, etiti iyi ndagwurugwu ahụ bụkwa ókè ya, ruo Jabọk, bụ́ iyi ndagwurugwu nke bụ́ ókè nke ala ụmụ Amọn;+ Ndị Ikpe 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jefta kwuru, ‘Izrel ewereghị ala Moab+ na ala ụmụ Amọn.+
16 M nyekwara ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad ala malite na Gilied+ ruo n’iyi ndagwurugwu Anọn, etiti iyi ndagwurugwu ahụ bụkwa ókè ya, ruo Jabọk, bụ́ iyi ndagwurugwu nke bụ́ ókè nke ala ụmụ Amọn;+