Diuterọnọmi 2:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma, anyị agaghị n’ala ndị Amọn,+ ya bụ, Ndagwurugwu Jabọk niile+ na obodo ndị dị n’ebe bụ́ ugwu ugwu. Anyị agaghịkwa n’ebe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke anyị na-achọghị ka anyị gaa.
37 Ma, anyị agaghị n’ala ndị Amọn,+ ya bụ, Ndagwurugwu Jabọk niile+ na obodo ndị dị n’ebe bụ́ ugwu ugwu. Anyị agaghịkwa n’ebe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke anyị na-achọghị ka anyị gaa.