Diuterọnọmi 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M nyekwala ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite na Gilied ruo na Ndagwurugwu Anọn, (etiti ndagwurugwu ahụ bụ ókè ya) ruokwa Jabọk, ya bụ, ndagwurugwu nke bụ́ ókè ndị Amọn, Ndị Ikpe 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 ka ha sị ya: “Ihe a bụ ihe Jefta kwuru: ‘Izrel ewereghị ala ndị Moab+ na ala ndị Amọn,+
16 M nyekwala ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite na Gilied ruo na Ndagwurugwu Anọn, (etiti ndagwurugwu ahụ bụ ókè ya) ruokwa Jabọk, ya bụ, ndagwurugwu nke bụ́ ókè ndị Amọn,