Abụ Ọma 78:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 O ji nwayọọ nwayọọ chụpụ mba dị iche iche n’ihi ha,+Jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe kenye ha ihe nketa,+O wee mee ka ebo dị iche iche nke Izrel biri n’ụlọ nke ha.+ Ọrụ Ndịozi 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+
55 O ji nwayọọ nwayọọ chụpụ mba dị iche iche n’ihi ha,+Jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe kenye ha ihe nketa,+O wee mee ka ebo dị iche iche nke Izrel biri n’ụlọ nke ha.+
26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+