Diuterọnọmi 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+ Joshụa 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ugbu a, keere ebo itoolu nakwa ọkara ebo Manase ala a dị ka ihe nketa.”+ Abụ Ọma 136:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye weere ala ha nye ndị ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+
21 Onye weere ala ha nye ndị ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+