19 ị ga-erukwa nso n’ebe chere ihu n’ala ụmụ Amọn. Esogbula ha, alụsokwala ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye gị nke ọ bụla n’ime ala ụmụ Amọn ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+
26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+