Daniel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee bịa n’akụkụ ebe m guzo, ma mgbe ọ bịara, ụjọ tụrụ m, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. O wee sị m: “Nwa nke mmadụ,+ ghọta+ na ọhụụ ahụ bụ maka oge ikpeazụ.”+ Daniel 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ihe ahụ a hụrụ banyere mgbede na ụtụtụ, bụ́ nke e kwuru, bụ eziokwu.+ Ma gị onwe gị, kpuchie ọhụụ ahụ, n’ihi na ọ bụ maka ọdịnihu.”+ Daniel 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ma gị onwe gị, Daniel, zochie okwu ndị a, mechiekwa akwụkwọ a,+ ruo n’oge ikpeazụ.+ Ọtụtụ ndị ga na-awagharị, ezi ihe ọmụma ga-abakwa ụba.”+
17 O wee bịa n’akụkụ ebe m guzo, ma mgbe ọ bịara, ụjọ tụrụ m, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. O wee sị m: “Nwa nke mmadụ,+ ghọta+ na ọhụụ ahụ bụ maka oge ikpeazụ.”+
26 “Ihe ahụ a hụrụ banyere mgbede na ụtụtụ, bụ́ nke e kwuru, bụ eziokwu.+ Ma gị onwe gị, kpuchie ọhụụ ahụ, n’ihi na ọ bụ maka ọdịnihu.”+
4 “Ma gị onwe gị, Daniel, zochie okwu ndị a, mechiekwa akwụkwọ a,+ ruo n’oge ikpeazụ.+ Ọtụtụ ndị ga na-awagharị, ezi ihe ọmụma ga-abakwa ụba.”+