Daniel 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ihe ahụ a hụrụ banyere mgbede na ụtụtụ, bụ́ nke e kwuru, bụ eziokwu.+ Ma gị onwe gị, kpuchie ọhụụ ahụ, n’ihi na ọ bụ maka ọdịnihu.”+ Mkpughe 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe égbè eluigwe asaa ahụ kwuru okwu, m nọ na-achọ ide ihe; ma anụrụ m ka otu olu si n’eluigwe+ sị: “Kachite ihe+ égbè eluigwe asaa ahụ kwuru akara, edekwala ya ede.”
26 “Ihe ahụ a hụrụ banyere mgbede na ụtụtụ, bụ́ nke e kwuru, bụ eziokwu.+ Ma gị onwe gị, kpuchie ọhụụ ahụ, n’ihi na ọ bụ maka ọdịnihu.”+
4 Mgbe égbè eluigwe asaa ahụ kwuru okwu, m nọ na-achọ ide ihe; ma anụrụ m ka otu olu si n’eluigwe+ sị: “Kachite ihe+ égbè eluigwe asaa ahụ kwuru akara, edekwala ya ede.”