Mkpughe 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Olu ahụ+ m nụrụ nke si n’eluigwe wee na-agwa m okwu ọzọ, sị: “Jee nara mmụọ ozi ahụ nke guzo n’elu oké osimiri nakwa n’elu ala+ akwụkwọ mpịakọta ahụ e meghere emeghe nke o ji n’aka.”
8 Olu ahụ+ m nụrụ nke si n’eluigwe wee na-agwa m okwu ọzọ, sị: “Jee nara mmụọ ozi ahụ nke guzo n’elu oké osimiri nakwa n’elu ala+ akwụkwọ mpịakọta ahụ e meghere emeghe nke o ji n’aka.”