Mkpughe 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe égbè eluigwe asaa ahụ kwuru okwu, m nọ na-achọ ide ihe; ma anụrụ m ka otu olu si n’eluigwe+ sị: “Kachite ihe+ égbè eluigwe asaa ahụ kwuru akara, edekwala ya ede.”
4 Mgbe égbè eluigwe asaa ahụ kwuru okwu, m nọ na-achọ ide ihe; ma anụrụ m ka otu olu si n’eluigwe+ sị: “Kachite ihe+ égbè eluigwe asaa ahụ kwuru akara, edekwala ya ede.”