Daniel 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Abịawokwa m ime ka ị ghọta ihe ga-adakwasị ndị gị+ n’oge ikpeazụ,+ n’ihi na ọhụụ+ a bụ maka ọdịnihu.”+ Daniel 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ma gị onwe gị, Daniel, zochie okwu ndị a, mechiekwa akwụkwọ a,+ ruo n’oge ikpeazụ.+ Ọtụtụ ndị ga na-awagharị, ezi ihe ọmụma ga-abakwa ụba.”+ Daniel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+
14 Abịawokwa m ime ka ị ghọta ihe ga-adakwasị ndị gị+ n’oge ikpeazụ,+ n’ihi na ọhụụ+ a bụ maka ọdịnihu.”+
4 “Ma gị onwe gị, Daniel, zochie okwu ndị a, mechiekwa akwụkwọ a,+ ruo n’oge ikpeazụ.+ Ọtụtụ ndị ga na-awagharị, ezi ihe ọmụma ga-abakwa ụba.”+
9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+