27 “Ma obi ndị eze abụọ a ga-adị n’ime ihe ọjọọ, ha ga-anọ n’otu tebụl+ na-agha ụgha.+ Ma ọ dịghị ihe ga-enwe isi,+ n’ihi na ọgwụgwụ ga-abịa n’oge a kara aka.+
3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, Olee mgbe ihe ndị a ga-eme, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke ọnụnọ gị+ na nke ọgwụgwụ usoro ihe a?”+