Matiu 13:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu.+ Owuwe ihe ubi+ ahụ bụ ọgwụgwụ nke usoro ihe a,+ ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi. Matiu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+ Mak 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gwa anyị, Olee mgbe ihe ndị a ga-eme, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke ọgwụgwụ ihe ndị a niile?”+ Luk 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee jụọ ya, sị: “Onye Ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-eme n’ezie, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke mgbe ihe ndị a ga-eme?”+
39 onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu.+ Owuwe ihe ubi+ ahụ bụ ọgwụgwụ nke usoro ihe a,+ ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi.
20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+
7 Ha wee jụọ ya, sị: “Onye Ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-eme n’ezie, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke mgbe ihe ndị a ga-eme?”+