1 Jọn 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-eme mmehie sitere n’Ekwensu, n’ihi na Ekwensu anọwo na-emehie site ná mmalite.+ Ọ bụ ihe a mere e ji mee ka Ọkpara Chineke pụta ìhè,+ ya bụ, ka o wee bibie ọrụ Ekwensu.+
8 Onye na-eme mmehie sitere n’Ekwensu, n’ihi na Ekwensu anọwo na-emehie site ná mmalite.+ Ọ bụ ihe a mere e ji mee ka Ọkpara Chineke pụta ìhè,+ ya bụ, ka o wee bibie ọrụ Ekwensu.+