Matiu 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+ Matiu 24:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ihi na dị nnọọ ka ụbọchị Noa+ dịrị, otú ahụ ka ọnụnọ Nwa nke mmadụ ga-adị.+ Matiu 24:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ha amaghịkwa ruo mgbe iju mmiri ahụ bịara wee kpochapụ ha niile,+ otú ahụ ka ọnụnọ Nwa nke mmadụ ga-adị.
27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+
39 ha amaghịkwa ruo mgbe iju mmiri ahụ bịara wee kpochapụ ha niile,+ otú ahụ ka ọnụnọ Nwa nke mmadụ ga-adị.