13 “Anọ m na-ahụ n’ọhụụ m hụrụ n’abalị, ma, lee! onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii+ nke eluigwe; ọ banyere n’ebe Onye Ochie ahụ+ nọ, ha wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.+
15 N’ihi na nke a bụ ihe anyị na-agwa unu site n’okwu Jehova,+ na anyị ndị dị ndụ, ndị a hapụrụ ruo n’oge ọnụnọ Onyenwe anyị,+ agaghị ebu ndị dara n’ụra ọnwụ ụzọ ma ọlị;