Daniel 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Anọ m na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, ma lee, onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe. E kwere ka ọ banye n’ebe Onye Ochie ahụ nọ.+ E wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:13 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Amụma Daniel, p. 145-146 Ụlọ Nche,2/1/1998, p. 17-18
13 “Anọ m na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, ma lee, onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe. E kwere ka ọ banye n’ebe Onye Ochie ahụ nọ.+ E wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.