Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+ Daniel 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Anọ m na-ele anya ruo mgbe a dọsara ocheeze dị iche iche. Onye Ochie ahụ+ wee nọdụ ọdụ.+ Uwe ya na-enwu ọcha ka snoo.+ Ntutu isi ya dị ka owu dị ọcha. Ocheeze ya bụ ire ọkụ ire ọkụ. Ụkwụ ocheeze ya bụ ọkụ na-ere ere.+ Daniel 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 ruo mgbe Onye Ochie ahụ+ bịara, e wee kpelaara ndị nsọ nke Onye Kacha Elu ikpe.+ Oge a kara aka rukwara ka ndị nsọ ahụ nweta alaeze ahụ.+ Habakọk 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ebighị ebi ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị naghị anwụ anwụ.*+ Jehova, ị họpụtara ha ka ha mee ihe i kpebiri. Oké Nkume m,+ ọ bụ maka ịta anyị ahụhụ* ka i ji mee ka ha dịrị.+
2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+
9 “Anọ m na-ele anya ruo mgbe a dọsara ocheeze dị iche iche. Onye Ochie ahụ+ wee nọdụ ọdụ.+ Uwe ya na-enwu ọcha ka snoo.+ Ntutu isi ya dị ka owu dị ọcha. Ocheeze ya bụ ire ọkụ ire ọkụ. Ụkwụ ocheeze ya bụ ọkụ na-ere ere.+
22 ruo mgbe Onye Ochie ahụ+ bịara, e wee kpelaara ndị nsọ nke Onye Kacha Elu ikpe.+ Oge a kara aka rukwara ka ndị nsọ ahụ nweta alaeze ahụ.+
12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ebighị ebi ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị naghị anwụ anwụ.*+ Jehova, ị họpụtara ha ka ha mee ihe i kpebiri. Oké Nkume m,+ ọ bụ maka ịta anyị ahụhụ* ka i ji mee ka ha dịrị.+