Daniel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Anọ m na-ahụ n’ọhụụ m hụrụ n’abalị, ma, lee! onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii+ nke eluigwe; ọ banyere n’ebe Onye Ochie ahụ+ nọ, ha wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:13 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Amụma Daniel, p. 145-146 Ụlọ Nche,2/1/1998, p. 17-18
13 “Anọ m na-ahụ n’ọhụụ m hụrụ n’abalị, ma, lee! onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii+ nke eluigwe; ọ banyere n’ebe Onye Ochie ahụ+ nọ, ha wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.+