Jenesis 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụwa wee bụrụ ihe e bibiri ebibi n’anya ezi Chineke,+ ụwa wee jupụta n’ime ihe ike.+ Aịzaya 54:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nke a dị m nnọọ ka ụbọchị Noa.+ Dị nnọọ ka m ṅụrụ iyi na mmiri Noa agaghị ekpuchi ụwa ọzọ,+ otú ahụ ka m ṅụrụ iyi na agaghị m eweso gị iwe, agaghịkwa m abara gị mba.+
9 “Nke a dị m nnọọ ka ụbọchị Noa.+ Dị nnọọ ka m ṅụrụ iyi na mmiri Noa agaghị ekpuchi ụwa ọzọ,+ otú ahụ ka m ṅụrụ iyi na agaghị m eweso gị iwe, agaghịkwa m abara gị mba.+