Jeremaya 31:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “‘Ọ bụrụ na a pụrụ iwepụ ụkpụrụ ndị a n’ihu m,’+ ka Jehova kwuru, ‘ndị bụ́ mkpụrụ Izrel pụkwara ịkwụsị ịbụ mba n’ihu m mgbe niile.’”+ Ezikiel 39:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Agaghị m ewepụ ihu m ọzọ n’ebe ha nọ,+ n’ihi na m ga-awụkwasị ụlọ Izrel mmụọ m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
36 “‘Ọ bụrụ na a pụrụ iwepụ ụkpụrụ ndị a n’ihu m,’+ ka Jehova kwuru, ‘ndị bụ́ mkpụrụ Izrel pụkwara ịkwụsị ịbụ mba n’ihu m mgbe niile.’”+
29 Agaghị m ewepụ ihu m ọzọ n’ebe ha nọ,+ n’ihi na m ga-awụkwasị ụlọ Izrel mmụọ m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”