17 Ma a ga-enye Izrel nzọpụta ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihi na ya na Jehova dị n’otu.+ Ihere agaghị eme unu,+ a gaghịkwa emechu unu ihu+ ruo mgbe niile ebighị ebi.
8 Eji m oké iwe wepụ ihu m n’ebe ị nọ ruo nwa oge,+ ma m ga-eji obiọma* ga-adịru mgbe ebighị ebi meere gị ebere,”+ ka Onye Mgbapụta gị,+ bụ́ Jehova, kwuru.
14 M ga-ekwe ka unu chọta m,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-akpọkọta ndị unu a dọọrọ n’agha, sikwa ná mba niile na ebe niile m chụsasịrị unu kpọkọta unu,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-akpọlatakwa unu n’ebe m mere ka e si dọrọ unu n’agha.’+