Matiu 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+ Luk 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Dị nnọọ ka ọ dị n’ụbọchị Noa,+ otú ahụ ka ọ ga-adịkwa n’ụbọchị Nwa nke mmadụ:+
27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+