Ndị Rom 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 dị ka e dere, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume+ ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ,+ ma a gaghị emechu onye nwere okwukwe na ya ihu.”+ Ndị Rom 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Ọ dịghị onye nwere+ okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu.”+ 1 Pita 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+
33 dị ka e dere, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume+ ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ,+ ma a gaghị emechu onye nwere okwukwe na ya ihu.”+
6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+