Matiu 21:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Ọ bụ nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ+ ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+ Ihe a si n’aka Jehova, ọ dịkwa ebube n’anya anyị’? Mak 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị akụkụ Akwụkwọ Nsọ a, ‘Nkume+ ahụ nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ, ọ bụ ya ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+ Luk 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma o legidere ha anya wee sị: “Gịnịzi ka ihe a e dere pụtara, ‘Nkume ahụ nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ,+ ọ bụ ya ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+ Ọrụ Ndịozi 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye a bụ ‘nkume ahụ nke unu bụ́ ndị na-ewu ụlọ mesoro dị ka ihe na-abaghị uru, nke ghọworo isi nkuku.’+
42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Ọ bụ nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ+ ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+ Ihe a si n’aka Jehova, ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?
10 Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị akụkụ Akwụkwọ Nsọ a, ‘Nkume+ ahụ nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ, ọ bụ ya ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+
17 Ma o legidere ha anya wee sị: “Gịnịzi ka ihe a e dere pụtara, ‘Nkume ahụ nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ,+ ọ bụ ya ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+
11 Onye a bụ ‘nkume ahụ nke unu bụ́ ndị na-ewu ụlọ mesoro dị ka ihe na-abaghị uru, nke ghọworo isi nkuku.’+