42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Ọ bụ nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ+ ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+ Ihe a si n’aka Jehova, ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?
7 Ya mere, ọ dị oké ọnụ ahịa* n’ebe unu nọ, n’ihi na unu bụ ndị kwere ekwe; ma n’ebe ndị na-ekweghị ekwe nọ, “otu nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ ajụ+ aghọwo isi nkuku,”+