Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 165 Ndị hụrụ iwu gị n’anya nwere udo dị ukwuu,+Ọ dịghịkwa ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.+ Aịzaya 54:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ gị niile+ ga-abụ ndị Jehova kụziiri ihe,+ udo nke ụmụ gị ga-adịkwa ukwuu.+ Jọn 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu. Ndị Rom 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka Chineke onye na-enye udo nọnyere unu niile.+ Amen. Ndị Filipaị 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs. 2 Pita 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu+ site n’ezi ihe ọmụma+ nke Chineke na nke Jizọs Onyenwe anyị,
27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu.
7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs.
2 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu+ site n’ezi ihe ọmụma+ nke Chineke na nke Jizọs Onyenwe anyị,