Jọn 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Agwawo m unu ihe ndị a ka unu wee site na mụ nwee udo.+ N’ụwa, unu na-enwe mkpagbu, ma nweenụ obi ike! Emeriwo m ụwa.”+ Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+ Ndị Filipaị 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs. Ndị Kọlọsi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kwenụ ka udo+ nke Kraịst na-achịkwa obi unu,+ n’ihi na, n’eziokwu, ọ bụ na ya ka a kpọrọ unu n’otu ahụ́.+ Gosikwanụ na unu bụ ndị nwere ekele. 2 Ndị Tesalonaịka 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka Onyenwe udo nye unu udo mgbe dum n’ụzọ niile.+ Ka Onyenwe anyị nọnyere unu niile.
33 Agwawo m unu ihe ndị a ka unu wee site na mụ nwee udo.+ N’ụwa, unu na-enwe mkpagbu, ma nweenụ obi ike! Emeriwo m ụwa.”+
14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+
7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs.
15 Kwenụ ka udo+ nke Kraịst na-achịkwa obi unu,+ n’ihi na, n’eziokwu, ọ bụ na ya ka a kpọrọ unu n’otu ahụ́.+ Gosikwanụ na unu bụ ndị nwere ekele.