Ndị Efesọs 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Site n’anụ ahụ́ ya,+ o wepụrụ ihe ahụ na-akpata ibu iro,+ ya bụ, Iwu ahụ nke ihe mejupụtara ya bụ ntụziaka na ụkpụrụ,+ ka o wee kee ìgwè abụọ+ ahụ ka ya na ha wee dịrị n’otu, ka ha wee ghọọ otu onye dị ọhụrụ+ wee mee ka udo dị;
15 Site n’anụ ahụ́ ya,+ o wepụrụ ihe ahụ na-akpata ibu iro,+ ya bụ, Iwu ahụ nke ihe mejupụtara ya bụ ntụziaka na ụkpụrụ,+ ka o wee kee ìgwè abụọ+ ahụ ka ya na ha wee dịrị n’otu, ka ha wee ghọọ otu onye dị ọhụrụ+ wee mee ka udo dị;