Abụ Ọma 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+
7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+