2 Ihe E Mere 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà. Abụ Ọma 77:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Achọrọ m Jehova n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+Agbatịwo m aka n’abalị, ọ kụnwụghịkwa akụnwụ;Mkpụrụ obi m ekweghị ka a kasie ya obi.+ Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-akpọku m, m ga-azakwa ya.+M ga-anọnyere ya n’oge ahụhụ.+M ga-anapụta ya ma bulie ya elu.+ Luk 22:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ma mgbe obi na-erukwaghi ya ala, ọ nọ na-ekpesi ekpere ike karị,+ ọsụsọ ya dịkwa ka ọbara nke na-atapụsị n’ala.+
12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.
2 Achọrọ m Jehova n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+Agbatịwo m aka n’abalị, ọ kụnwụghịkwa akụnwụ;Mkpụrụ obi m ekweghị ka a kasie ya obi.+
44 Ma mgbe obi na-erukwaghi ya ala, ọ nọ na-ekpesi ekpere ike karị,+ ọsụsọ ya dịkwa ka ọbara nke na-atapụsị n’ala.+