Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ ga-akpọ m, m ga-azakwa ya.+ M ga-anọnyere ya n’oge ọ na-ata ahụhụ.+ M ga-anapụta ya ma mee ka ọ dị ebube. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 91:15 Ụlọ Nche,11/15/2001, p. 20
15 Ọ ga-akpọ m, m ga-azakwa ya.+ M ga-anọnyere ya n’oge ọ na-ata ahụhụ.+ M ga-anapụta ya ma mee ka ọ dị ebube.