Job 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha emeghepụwo ọnụ ha megide m,+Ha amawo m ụra iji kọchaa m,Ha agbakọtawo n’ìgwè megide m.+ Job 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M na-agbaji ọkpụkpụ agba nke onye na-eme ihe ọjọọ,+M na-anapụtakwa anụ ọ kpụ n’ọnụ.