Abụ Ọma 58:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke, biko, kụpụsịa ha ezé n’ọnụ.+Jehova, biko, kụkapụ ọkpụkpụ agba ụmụ ọdụm tojuru etoju. Ilu 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E nwere ọgbọ nke ezé ya bụ mma agha, nke ọkpụkpụ agba ya bụ mma e ji egbu anụ,+ irichapụ ndị nọ n’ahụhụ n’ụwa, irichapụkwa ndị ogbenye n’etiti ụmụ mmadụ.+
14 E nwere ọgbọ nke ezé ya bụ mma agha, nke ọkpụkpụ agba ya bụ mma e ji egbu anụ,+ irichapụ ndị nọ n’ahụhụ n’ụwa, irichapụkwa ndị ogbenye n’etiti ụmụ mmadụ.+