Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 14:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọ bụla maara ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ,+

      Bụ́ ndị na-eri ndị m dị ka à ga-asị na ha bụ nri?+

      Ha adịghị akpọku Jehova.+

  • Ilu 22:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya iji nweta ọtụtụ ihe,+ na onye na-enye ọgaranya ihe, aghaghị ịda ogbenye.+

  • Aịzaya 32:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ngwá ọrụ nke onye arụrụala dị njọ.+ O nyewo ndụmọdụ ka e mee omume rụrụ arụ,+ iji were okwu ụgha bibie ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ọbụna mgbe ogbenye kwuru ihe ziri ezi.

  • Maịka 3:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 unu ndị riworo anụ ahụ́ nke ndị m,+ gbaa ha akpụkpọ, kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha dị ka ihe a wụnyere n’ite nwere ọnụ obosara, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.+

  • Habakọk 3:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 I ji ngwá ọgụ ya mapuo+ ndị dike ya isi mgbe ha bịara dị ka oké ifufe ịla m n’iyi.+ Oké ọṅụ ha nwere dị nnọọ ka nke ndị kpebisiri ike iripịa onye nọ n’ahụhụ, bụ́ onye nọ n’ebe nzuzo.+

  • Mak 12:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 Ọ bụ ha na-eripịa ụlọ+ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, na-ekpekwa ogologo ekpere iji megharịa ndị mmadụ anya; a ga-ama ha ikpe ka ukwuu.”+

  • Jems 5:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya