25 Wụkwasị mba ndị na-eleghara gị anya+ ọnụma gị,+ wụkwasịkwa ezinụlọ ndị na-adịghị akpọku aha gị ọnụma gị.+ N’ihi na ha eripịawo Jekọb.+ Ee, ha eripịawo ya, ha nọkwa na-ekpochapụ ya;+ ha emewokwa ka ebe obibi ya tọgbọrọ n’efu.+
3 unu ndị riworo anụ ahụ́ nke ndị m,+ gbaa ha akpụkpọ, kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha dị ka ihe a wụnyere n’ite nwere ọnụ obosara, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.+