Abụ Ọma 53:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọ bụla maara ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ,+Bụ́ ndị na-eri ndị m dị ka à ga-asị na ha bụ nri?+Ha adịghị akpọku Jehova.+ Ezikiel 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu na-eri abụba ha,+ ọ bụkwa ajị ha ka unu ji eme uwe unu. Atụrụ nke mara abụba+ ka unu na-egbu.+ Unu adịghị enye ìgwè atụrụ ahụ nri.
4 Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọ bụla maara ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ,+Bụ́ ndị na-eri ndị m dị ka à ga-asị na ha bụ nri?+Ha adịghị akpọku Jehova.+
3 Unu na-eri abụba ha,+ ọ bụkwa ajị ha ka unu ji eme uwe unu. Atụrụ nke mara abụba+ ka unu na-egbu.+ Unu adịghị enye ìgwè atụrụ ahụ nri.