Maịka 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu na-eri anụ ndị m,+Na-agbakwa ha akpụkpọ,Kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha+Dị ka ihe e ji ite* sie, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri. Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 14
3 Unu na-eri anụ ndị m,+Na-agbakwa ha akpụkpọ,Kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha+Dị ka ihe e ji ite* sie, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.