Maịka 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 unu ndị riworo anụ ahụ́ nke ndị m,+ gbaa ha akpụkpọ, kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha dị ka ihe a wụnyere n’ite nwere ọnụ obosara, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 14
3 unu ndị riworo anụ ahụ́ nke ndị m,+ gbaa ha akpụkpọ, kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha dị ka ihe a wụnyere n’ite nwere ọnụ obosara, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.+